Ụlọ

Nkowa dezie

  1. Ụlọ bụ aha ebe obibi ndi Mmadụ maọbụ Anụmanụ.
  2. A na-eji ya akọwakwa ebe a na-azụ maọbụ ere ahia, ebe a na-ezu ike, ebe a na-arụ ọrụ. dgz.
 
Ụlọ

Nkejiasụsụ dezie

aha

Ọmụmaatụ dezie

E nwere ụdị ụlọ dị iche iche

  1. Ụlọ bụ aha ebe obibi ndi biMmadu maọbụ Anụmanụ.
  2. Ụlọ obibi
  3. Ụlọ-ụka
  4. ụlọ-akwụkwọ
  5. Anọ m n'ụlọ
  6. Ọ na-aga Ụlọ-akwụkwọ


Mkpọpụta dezie

Ụlọ


Olumba dezie

Ụnọ

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

house

German dezie

Haus

French dezie

Maison