Ụgụrụ
Nke a bụ oge oke ikuku na-ebu ntụ aja na eku. Ọ na adikari ire n'oge dicemba. Ọ na- atụkwa oyi, nke a mere ndi igbo ji asị na ụgụrụ na-atụ oyi.
Aha
Ụgụrụ apụọla ugbu a.
harmattan