ọria ọta mmicha

ọrịa ọta mmicha

Nkọwa

dezie

ọta mmicha bụ ọria nke na-adi n'ọbala mgbe arụ mmadụ anaghi ewepụta ezigbo ọbala. Enwebeghi ọgwụ eji agwọ ya. Ọgwụ nke dị bụ nke na ebenata ụfụ ona afụ mgbe onye ọ na-aria nọ n'ahụ mgbu

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Omụmaatụ

dezie

Nwoke a amaghi na ada nwere ọria ọta mmicha wee nuo ya dika nwuye ya.

mkpọpụta

dezie


Olumba

dezie

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

Sickle_cell_disease