ọrịa

ndị ọrịa

Nkọwa dezie

ọnọdụ ịnwe nje maọbụ nsogbu nke ahụ maọbụ echiche.

Nkejiasụsụ dezie

aha

Ọmụmaatụ dezie

Dọkịta bụ onye n'elekọta ndị ọrịa

Mkpọpụta dezie


Olumba dezie

nrịa nrịa

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

sickness

French dezie

maladie