ọrụrụ n'ọkụ

ọrụrụ n'ọkụ

Roast Pig


nkowa

dezie

nke a bụ otu n'ime ụzọ esi esi nri. Anaghị eji mmiri, ufodu ihe ndị ana-arụ n'ọkụ bụ ji, anụ , ogede na ihe ndị ọzọ


nkejiasusu

dezie

ngwaa


omumaatu

dezie

irụ nrị n'ọkụ ka mma karịa isi ya esi mmgbe ụfọdụ


mkpoputa

dezie
ọrụrụ n'ọkụ






olumba

dezie

ntughari asusu ozo

dezie

bekee

dezie

roast