ọrụ gburugburu ebe obibi
Nkọwa dezie
Ọrụ gburugburu ebe obibi bụ uru mmadụ n'enweta site na ihe okike dị na gburugburu ebe obibi ya. Ọrụ na uru ndị a gunyere inye Ihe ọkụkụ irighi ihe n'enyere ya aka ịmị mkpụrụ,Mbelata oke mmekpa ahụ ihu igwe nakwa ezi onyinye nke ahụike mmadụ.
Nkejiasụsụ dezie
Aha
Ọmụmatụ dezie
Uru na ọrụ gburugburu ebe obibi n'enyere ndụ aka.
Mkpọpụta dezie