ọrụ afọ ofufo
Nkọwa
dezie- onye ji obi ya nile sonye na ọrụ ma ọ bụ ịme ihe ọ bụla. Ndi n’eme ya bu ndi nwere mmasi ime ihe oma.
- onye na-arụrụ ọgbakọ ọrụ na-akwụghị ụgwọ ma ọ bụ na anaghị atụ anya ka a kwụọ ya ụgwọ
- na-enyefe oge gị iji nyere nzukọ, obodo gị, ma ọ bụ otu onye aka
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezie- Ndị ọrụ afọ ofufo na-emelite Wikipedia
- Ọ bụ onye ọrụ afọ ofufo n'ụlọ ọgwụ ahụ
Mkpọpụta
dezie