ọnyà
Nkọwa
dezie- ngwaọrụ maọbụ ebe nmechi emebere iji jide ma jigide ụmụ anụmanụ, nke na-ekwekarị ka ihe ma ọ bụ anụ banye ma ghara ịpụ ma ọ bụ ijide akụkụ nke ihe ahụ ma ọ chọrọ ịpụ.
- ọnọdụ nke ndị mmadụ na-echechi ka ha mee mwakpo na mberede.
- akpa maọbụ ngwaọrụ ejiri kpokọta otu ihe akọwapụtara.
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezie- Kpachara anya maka idanye na ọnyà ndị nrafu
- Cheta ka idebe ọnyà maka ụmụ oke na agbaghara na ụlọ gị.