Ọmaagụ

Nkọwa dezie

Nke a bụ ọke ọhịa ọtụtụ ụmụanụmanụ bi na ya. O nweghị onye nwe ya maọbụ akọ ihe na ya.

Nkejịasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Anyị gafere ọmaagụ nke di n'Amaọzara

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

wilderness