Nkọwa

dezie

Oge a na-eji elekọta nwaanyị mụrụ nwa ọhụrụ. Ọ na-abụkarị nne nwaanyị ahụ na-abịa ele ya mana ọ bụrụ na nne ya anọghị, nwaanyị ọzọ nwere ike ile ya ọmụgwọ a. Ọ na-anọ opekatampe ọnwa abụọ.

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmaatụ

dezie

Nwaanyị ahụ nọ n'ọmụgwọ.

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie