ọkpụrụkpụ
Ọkpụrụkpụ
Nkọwa
dezieNke a n'akọwa ka ihe si buo ibu na obosara maọbụ ịdị elu ya Ọ dị anya n'etiti elu na ala maọbụ n'ihu na azụ nke ihe
Nkejiasụsụ
dezieNkọwaaha
Ọmụmaatụ
dezieAchọrọ m achịcha gbara agba nke dị ọkpụrụkpụ Biko tụọ osisi ahụ, achọrọ m ịma ọkpụrụkpụ ya