ọkpụkpụ apata ụkwụ
Nkọwa
dezie- Nke a bụ nani ọkpụkpụ dị n’apata ụkwụ mmadụ nke isi ya abụọ dị n'úkwù na ikpere . Ọ bụkwa ọkpụkpụ kachasị ogologo, kachasị gba ọkpụrụkpụ n’ahụ mmadụ
- akụkụ nke atọ nke ụkwụ ụmụ ahụhụ
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezie- Kedu ka esi emezi ọkpụkpụ apata ụkwụ mgbe ọgbajiri?
- Ndị dibia bekee maara anya iwa ọkpụkpụ bu naanị ndị nwere ike idozi ọkpụkpụ apata ụkwụ gbajiri agbaji.