ọja
ọja
Nkọwa
dezieNke a bụ otu n'ime ngwa egwu enwere. Eji osisi ọtọsi ma ọ bụ ụdị osisi ọzọ eme ya. Ana akpọpu ya me ka ohere dị na ya nke ga eme ka ụda ya n'apụta mgbe a na afụ ya.
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezie- Eji ọja akpọlite ndị nna nna anyị ochie ha.
- Ọja bụ nnukwu ngwa egwu.