Nkọwa dezie

Ọgwụ nje bụ ihe ọbụla,ọkachị ihe aka rụrụ nke nwere ike igbu ma ọ bụ kwusị akpamike nje. Nke bụkwa ihe ọ bụla ma ọ bụ ihe agwakọtara agwakọta n'ebumnobi igbochi,imebi ma ọ bụ ijikwa nke ọbụla tụmadị nke n'emegide ahụike mmadụ, ọrịa anụ̀manụ, ahịhịa na-achọghị ma ọ bụ anụ,nke n'ebute mmebi ma ọ bụ nke n'emetụta ezi nrụpụta, usoro nrụpụta,ndowe na ọba,eremahia ihe arụpụtara,ihe akọpụtara na ụgbọ,osisi na ihe arụpụtara na osisi ma ọ bụ nri anụmanụ na bukwa ihe ana enye anụmanụ iji gbochie ọrịa na nje n'ahụ ha.


Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmatụ dezie

1. Ana efe ọgwụ nje n'ugbo iji chụo ihe ndị n'atakasị akwụkwọ nri.

Mkpọpụta dezie

Akwugo-Ọgwụ nje


Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

pesticide

Gukwuo na Wikipedia bekee dezie

pesticide