ogwu

(Dupụ̀rụ̀ sì ọgwụ)

Nkọwa

dezie

Nke a bụ ihe n'adi na-ahụ ụfọdụ osisi. Ọ na-api ọnụ ma na-emeru mmadụ ahụ.

 
Ogwu dị n'osisi

Nkejịasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmaatụ

dezie
  • Ogwu mara ya n'ukwu ụnyahụ.

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie