ọgba aghara
Nkọwa
dezieọnọdụ nke mgbagwoju anya, oke mkpọtụ ma ọ bụ ejighị n'aka ihe na eme-eme
Nkejiasụsụ
dezieNkọwa Aha
Ọmụmaatụ
dezie- Obodo a nọ n’ọgba aghara
- Ndị ndọrọ ndọrọ ọchịchị kwesịrị ịkpachara anya ka ha wee ghara ịkpalite ọgba aghara na mpaghara ahụ