Ọgụ rúrú arụ bụ ọgụ ndị ahụ adịghị mma na arụ anyị maọbụ ọgụ nke iwu ala anyị akwadoro.
[[ |thumb|right|alt=Ọgụ rúrú arụ |Ọgụ rúrú arụ ]]
Aha
Ndị uwe ojii jidere Ọbika ebe ọ na-ere ọgụ rúrú arụ.
Bekee
Illicit+drugs