ọdida-anyanwụ
Ọdida-anyanwụ
Igbo
dezie- Ọdida-anyanwụ bụ ụzọ ebe anyanwụ na esi alaba n'ime eluigwe na ụchichi.
- Ọdida-anyanwụ na anọ kari n'aka ekpe, a'na eji kwa okwua na ntụzi aka ebe mmadu n'aga.
Aha
dezie- Ọdida-anyanwụ bụ aha a n'akpọ ebe.
Ọmụmatụ
dezie- Ụgbọ ala ahụ n'aga ọdida-anyanwụ
- Abali eruwala maka na anwụ echela ihụ ọdida-anyanwụ
Mkpọpụta
dezie