ọdachi ihu igwe
Nkọwa dezie
Nke a bụ okwu n'akọwa Okpomọkụ gburugburu ebe obibi, mgbanwe ihu igwe na ọghọm ha na akpata. Ejirila okwu a bụ ọdachi ihụ igwe wee kọwa ihe ịma aka n'ihu nke okpomọkụ gburugburu ebe obibi nye Mmadụ na gburugburu ụwa ma na atụ anya anya Mbelata ike ike nke mgbanwe Ihu Igwe.
Nkejiasụsụ dezie
Aha
Ọmụmatụ dezie
Ọdachi ihu igwe na akpata ihe ike.