ọdụ ụgbọmmiri

Odu ugbommiri

Nkọwa

dezie

Nke a bụ ebe ụgbọmmiri di iche iche na-anọ na-eche mgbe ha ga adi-njikere ime njem

 

Nkejiasụsụ

dezie

aha

Ọmụmaatụ

dezie

Ndị mmadụ juru n'ọdụ ugbommiri a

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

ọdọ ụgbọmii (ụdị)

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

seaport