ọbara mgbali elu

Eserese ka esi amata ọbara mgbali elu

Nkọwa dezie

 
Nyocha maka ọbara mgbali elu

ọbara mgbali elu bụ mgbe ike nke ọbara ji aga na ahụ mmadụ dị elu maka ahụ akwara nke na ebu gharị ọbara. Ọnọdụ ahụike nkea na-eme ka ihe ize ndụ nke obi, ụbụrụ, akụrụ na ọrịa ndị ọzọ na-arịwanye elu.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

  • Ọbara mgbali elu bụ ihe kachasị na akpata ọnwụ akaghi aka na mpaghara ụwa dum.
  • Ike ọgwụgwụ pụrụ ịbụ ihe ịrịba ama nke mmalite nke nsogbu ahụ ike dị ka ọbara mgbali elu.
  • Oké isi ọwụwa bụkwa ihe akaebe banyere ọbara mgbali elu

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Hypertension