ọbara

nkọwa dezie

  1. nke a na-adi mmiri mmiri ma na-achakwa uhie uhie. ọ na-adi n'ime ahụ mmadụ nakwa anụmanụ. Ọ na-esite n'akwara gazuo ahụ mmadụ maọbụ anụmanụiji nye ha ndụ.
 
obara

nkejiasụsụ dezie

aha

ọmụmaatụ dezie

  1. ọbara adịghị ya n'ahụ
  2. ọ bụ otu ọbara ji ha

mkpọpụta dezie

olumba dezie

ntụghari n'asụsụ ọzọ dezie

bekee dezie

blood