ọ̀mụ̀mụ̀ihe
ọ̀mụ̀mụ̀ihe
Nkọwa
dezieIhe mmụta a haziri maka ikụziri ndị mmadụ ihe, ka ha mụta maọbụ mara ihe ha na amaghị.
Nkejịasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezie- Gịnị ka ọ̀mụ̀mụ̀ihe a bụ maka ya?
- Ị gara ọ̀mụ̀mụ̀ihe n'ụlọ ụka ụnyaahụ?
- Anyị ga-enwe ọ̀mụ̀mụ̀ihe gbasara ịtụ atụmatụ eji akpata ego.
Mkpọpụta
dezieOlumba
dezieNtụgharị n'asụsụ ọzọ
dezieBekee
dezie[[[Òtù:aha]]