Ọwụwa-anyanwụ
Ọwụwa-anyanwụ
Nkowa
dezie- Ọwụwa-anyanwụ bụ ụzọ m'ọbụ ebe anyawụ na esi ebili na ututu.
- Ọwụwa-anyanwụ n'anọ kari na aka nri.
Aha
dezie- Ọwụwa-anyanwụ bụ aha ebe.
Ọmụmatụ
dezie- Ụlọ mụ chere ihụ na ọwụwa-anyanwụ
- Ụfọdụ n'eche ihụ na ọwụwa-anyanwụ ma ha n'ekpe ekpere.
Mkpọpụta
dezie