Ọrụ ụmụaka

Ọrụ ụmụaka

Ọrụ Ụmụaka

Nkọwa dezie

Ọrụ ụmụaka bụ ọrụ nke nwatakịrị na-arụ bụ nke iwu machibidoro, maọbụ n'okpuru usoro na ọnọdụ ndị a na-ewere dị ka ihe jọgburu onwe ya.

  • Ọrụ ụmụaka bụ nrigbu ụmụaka site n'ụdị ọrụ ọ bụla nke na-egbochi ike ha ịga ụlọ akwụkwọ oge niile, maọbụ na-emerụ ahụ n'uche, n'ụzọ anụ ahụ, ọhaneze na omume.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

  • Nna m akwadoghi ọrụ ụmụaka

Mkpọpụta dezie

Olundi dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

 
Ọrụ Ụmụaka