Ọmụgwọ
Ọmụgwọ
Nkọwa
dezieNke a bụ omenaala igbo nke bụ ịlekọta nwanyị mụrụ nwa na nwa ya site na mgbe ọ mụrụ nwa ruo otu ọnwa ma ọ bụ karịa. Ọ na-abu ọnye nwa ya mụrụ nwa, nne di nwanyị mụrụ nwa ma ọ bụ nwanne ya nwanyị ga ele ya ọmụgwọ
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmatụ
dezieNnem gara ọmụgwọ na nke nwannem nwanyị
Mkpọpụta
dezie
Olumba
dezieNtụgharị n'asụsụ ọzọ
dezieBeeke
deziePostpartum care/after birth care Omugwo