Nkọwa dezie

Ọkwa ndụ bụ ọkwa ego, ntụsara ahụ na ọrụ ndị dịnụ, nke a na-ejikarị eme ihe na ọha mmadụ ma ọ bụ ebe, maka onye ọ bụla. Ọkwa ndụ dị mkpa n'ihi na a na-ewere ya dị ka ihe na-enye aka na ndụ mmadụ.

Nkejiasusu dezie

Aha

Ọmụmatu dezie

Ọkwa ndụ dị mkpa na ndu

Mkpoputa dezie

Olumba dezie

Ọnọdụ ndụ

Ntụgharị na asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Standard of living