Ọkọchị n'ike
Ọkọchị n'ike
Nkọwa
dezieỌkọchị n'ike bụ ọnọdụ mpaghara, obodo ma ọ bụ ezinụlọ enweghị ike zuru oke maka mkpa nke ndị bi na ya.
- Ọkọchị n'ike bụ enweghị ohere ịnweta ọrụ ike ọgbara ọhụrụ n'ime ụlọ. A na-emetụta ọdịmma ha n'ụzọ na-adịghị mma site na iji ike dị ala, iji mmanụ ruru unyi maọbụ mmetọ emetọ eme ihe, na oke oge a na-etinye n'ịchịkọta mmanụ ọkụ iji gboo mkpa ndị bụ isi.
Nkeji asụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezie- Ọtụtụ ihe na-akpata ọkọchị ike
Mkpọpụta
dezie
Olundi
dezieNtụgharị n'asụsụ ọzọ
dezieBekee
dezie- Energy poverty na Wikshionari Bekee
- Energy poverty na Wikipedia Bekee