Ọdawaị

Nkọwa

dezie

Nke a bụ aha ana enye nwa bịara mgbe ana achọ Nwa nwoke ma ọ bụ̀ nwa nwanyi ma ọ na abụ̀karị otu mkpụrụ̀ nwa.

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmatụ

dezie

Ọdawaị amaghị onye m bụ.

Mkpọpụ̀ta

dezie

Ọdáwáí

Olumba

dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

A child that came alone in th family.