Ọdịmma ọha
Ọdimma Ọha
dezieNkọwa
dezieỌdịmma ọha na eze, bụ ụdị nkwado gọọmentị bu n'obi iji hụ na ndị obodo nwere ike igbo mkpa ndị mmadụ dị ka nri na ebe obibi.
Nkejiasusu
dezieAha
Ọmụmatu
dezieGọọmenti etiti wepụtara atụmatụ abụọ gbasara Ọdimma ọha.
Mkpoputa
dezieOlumba
dezieỌdimma ndị mmadụ