ịzụta
ịzụta
Nkọwa
dezieInweta ihe site n'ịgbanwe ofu ngwaahịa na ngwaahịa ọzọ maọbụ ego na ngwaahịa. Ọ bụkwa ụzọ mmadụ si nweta ihe ọ na-achọ site n'inye onye na ere ya bụ ihe ego maọbụ ngwaahịa ọzọ.
Nkejiasụsụ
dezieNgwaa
Ọmụmaatụ
dezieEgo m ji erughị ịzụta ụdị ụgbọala m chọrọ.
Mkpọpụta
dezie
Olumba
dezieỊgote(Nri) Ngota