ndị na-awa ahụ

Nkọwa

dezie

alaka ụlọ ọrụ ahụike na-agwọ mmerụ ahụ, ọrịa, na nrụrụ site na mwepụ anụ ahụ, mmezi, ma ọ bụ mmezigharị akụkụ ahụ na anụ ahụ, na-emetụtakarị ịba n'ime ahụ mmadụ.

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmaatụ

dezie
  • A maara ụlọ ọgwụ ahụ ama maka ịwa ahụ
  • Ọ na-atụ ụjọ ịwa ahụ

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

Surgery