ịwụ n'ala

Nkọwa dezie

Nkea bụ mgbe ntụkwasị obi maọbụ olileanya dị ukwuu enwere na-ebe ihe maọbụ mmadụ dị erughịkwa otu e si tụọ anya ya. Ọ bụ kwa obi ọjọọ maọbụ mgbakasi ahụ ana enwe mgbe ihe ọjọọ anatughị anya ya mere.

Nkejiasụsụ dezie

aha

Ọmụmaatụ dezie

  1. Njem nkea bụ ezigbo ịwụ n'ala.
  2. Onye ụkọ Chukwu anyi awụ́ọlam n'ala n'ezie agwa ọ̀ kpara bụ iwu n'ala.
  3. Gbaa mbọ ka i kwụọ ụgwọ ọsịsọ ka ị nwe ike gbanahụ ịwụ n'ala.

Mkpọpụta dezie


Olumba dezie

Ịwụali iwunana(Nri)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Disappointment