ịtoruogo

Nkọwa

dezie

Bụ ika aka maọbụ ọchịcha, bụrụkwa ịtozuoke n'ụdịdị, echiche na ịkpa agwa. E jikwa ya akọwa mgbe uto zuru oke.

Nkejiasụsụ

dezie

aha

Ọmụmaatụ

dezie

Ịtoruogo ịzọ oche ọchịchị na ala anyị, ị ga erula afọ iri n'asatọ

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

itoluogo(Nri)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

maturity

French

dezie

maturité