Ite ude nsọ

Nkọwa dezie

Nke a bụ mmadụ dika, Ụkọ Chukwu, Nnukwu Ụkọ Chukwu maọọbụ onye nwere ikike ite ude maọbụ mmiri nsọ n'ihu,isi maọbụ ahu onye ọzọ.

Nkejịasụsụ dezie

Ngwaa

Ọmụmaatụ dezie

ỤkọChukwu tere ya ude nsọ iji nabata ya n'ụlọ ụka.

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ido nsọ n'olu Nkanụ di n'Enugwu steeti.

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

annoint