ịtanchara

ịtanchara

Nkọwa dezie

Bụ ucha ịzuzu aja nke n'agba ihe ndị eji ígwè ruo. Ọ bụkwa ụ́tụ́ nke n'agba igwe na akpata mmebi ya. Ọ na eme ígwè ahụ ka ọdi ka ihe mara ebu.

Nkejiasụsụ dezie

aha

Ọmụmaatụ dezie

Ụzọ ụlọ anyị nke eji ígwè ruo atala nchara

Mkpọpụta dezie


Olumba dezie

ụtụ itanchala (Nri)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

rust

French dezie

rouiller