Ita ụta

Nkọwa dezie

ọnọdụ igosi maọbụ ịgwa mmadụ na o metaghị ihe o mere maọbụ na ihe o mere adighị mma.

Nkejiasụsụ dezie

ngwaa

Ọmumaatụ dezie

A tara ya ụta maka n'ihe o mere adịghị mma.

Mkpọpụta dezie

ịta ụta




Olumba dezie

Ntụghari n' asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Blame