Ịtụrụ Ugo

Nkọwa

dezie

Ọnọdụ ịnweta mmeri n'ihe azọrọ azọ dịka ndọrọndọrọ ọchịchị, egwuregwu maọbụ agha.

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmaatụ

dezie

Ọ na ele anya ịtụrụ ugo na ndọrọndọrọ ọchịchị nke n'abia n'ihu

Mkpọpụta

dezie


Olumba

dezie

Ntụrụ ugo itulu ugo(Nri)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

victory

French

dezie

victoire