ịsonyere

Nkọwa

dezie

Nke a bụ ịkwụkọta ihe ọnụ maọbụ mmekọrịta, ọ pụtara i soro ndị ọzọ eme ihe maọbụ aga njem.

Nkejiasụsụ

dezie

Ngwaa

Ọmụmaatụ

dezie

Ọdịmma ịsonyere ndị na-acho ọganihu nke obodo anyị

Mkpọpụta

dezie


Olumba

dezie
  1. Ịsonyelụ (Nri)
  2. Ịso

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

join

French

dezie

joindre