ịrịọ mgbaghara

Nkọwa dezie

ikwupụta ma ọ bụ igosipụta ụta maka ihe mmadụ mejọrọ dịka agwa ọjọọ, okwu ọjọọ, nkwa ekwere ma emeghị ya na nmehe ụdị dị iche iche ma kwee nkwa na agaghị eme ihe ọjọọ ndị ahụ ọzọ

Nkejiasụsụ dezie

Ngwaa

Ọmụmaatụ dezie

  • Nwatakịrị ahụ jiri anya mmiri rịọ mgbaghara ma kwe nkwa na ọ gaghị ezu ohi ọzọ
  • Ahịa ohu bụ mmehie nke ndị ọcha kwesịrị ịrịọ mgbaghara maka.

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

ịyọ biko

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Apologize