ịnyịnya


Nkọwa dezie

otu n'ime anụmanụ ndi ọcha ji eme ihe egwuregwu,ndi Awụsa,ndi Ami,ndi uwe ojii ji kwa ya akwụ n'ahịrị iji mee ihe ngosi ụbọchi ncheta ọmụmụ Naijiria maọbụ ụbọchi nabata onye isi ala ọhụụ

 

Nkejiaụusụ dezie

aha

ọmụmaatụ dezie

anyi hụrụ ọtụtụ ịnyịnya n'ụzọ

mkpọpụta dezie

ịnyịnya





olumba dezie

Ntụghari n'asụsụ ọzọ dezie

English dezie

horse