ịntanetị nke ihe niile
Nkọwa
dezieTeknụzụ ịntanetị nke ihe niile bụ mgbe ọtụtụ ijeri ngwaọru igwe kọmputa ụdị dị iche iche nke ụwa niile jikọtara na ịntanetị, na-achịkọta ma na-ekerịta ozi na data na-agwa onwe ha ihe na-eme na gburugburu ha nke na enyere ha aka ina arụ kọta ọrụ ọnụ agbanyeghị na ebe dị iche iche ha nọ.
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezie- ịntanetị nke ihe niile na-eme ka ụgbọ ala m, ọnụ ụzọ ụlọ m, akarangwa eletrik na usekwu m nwee njikọ.
- Ajụjụ bụ ịntanetị nke ihe niile ọnwere ike ịrụ ọrụ ebe ọkụ eletrik na-adịghị ma ọbụ electrik na abia na apụ?