ịnọjuu
ịnọjuu
Nkọwa
dezieE ji ya akọwa ọnọdụ ebe nile idere duu na-enweghị ụzụ ọbụla. Ọ bụkwa mmadụ ị nọrọ onye ya n'achoghi ikwu okwu maọbụ ikwusara ya okwu. Oyikwara ịgbankịtị.
Nkejiasụsụ
dezieNkọwa aha
Ọmụmaatụ
dezieEze abụghị onye okwunaụka ọ mara ịnọjuu
Mkpọpụta
dezieOlumba
dezie- Ịda duu
- idere duu
ino nwayo(Nri)