ịmekpaahụ
ịmekpaahụ
nkọwa
dezieNke a bụ ụzọ imegide mmadụ maka ị karịrị ya . imekpa maọbụ imesi mmadụ ike n'ụzọ dị iche iche.
nkejiasụsụ
deziengwaa
Ọmụmaatụ
dezieObodo ufodu n'ala Igbo na-emekpa nwanyi di ya nwuru anwu ahu nke uku.
Mkpọpụta
dezie
Olumba
deziemmegbu mmadu (Nri)