ịlụ karịa otu nwanyị

Nkọwa dezie

omume ma ọ bụ omenala ịlụ karịa otu nwunye n'otu oge na ụzọ nke na eme na ndị ahụ a na anụ anụ nwere ikike na iwu na omenala obodo dị ka ndị nwunye nwoke na anụ ha

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Ịlụ ọtụtụ nwanyị na-ebute esemokwu na ọgụ n’ụlọ

gịnị kpatara ụmụ nwoke ji ahọrọ ịlụ karịa otu nwunye

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

inu ubara nwanyi(Nri)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Polygamy