ịlọ ụwa

Nkọwa

dezie

Nke a bụ otu n'ime nkwenye ndị igbo nke bụ na ndị nwụrụ anwụ na-alọghachite ụwa ọzọ ma ọbụrụ na ha biri ndụ ha ọhụma.

Nkejiasụsụ

dezie

aha

Ọmụmaatụ

dezie

A sịrị na Nna Ụzọma lọrọ ụwa ọzọ

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

ino uwa(Nri)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

[[1]]