ịkwa emo
Nkọwa
dezienleda mmadụ anya, ido mmadụ na okpuru dịka onye na enweghị isi ma ọ bụ onye a kachasị site na okwu ma ọ bụ omume a na emeso onye ahụ
Nkejiasụsụ
dezieNgwaa
Ọmumaatụ
dezie- ha na-akwa ya emo n’ihi na ọ naghị ekwu okwu nke ọma
- A kwara Kristi emo n’elu obe