ịkwụghachi

Nkọwa dezie

Ime maọbụ inye ghachi ihe anara mmadụ. Ọtụtụ mgbe eji ya akọwa ihe emere maka iheọma emere mmadụ maọbụ afọ ọma egosiri mmadụ na mgbe gara aga.

Nkejiasụsụ dezie

Ngwaa

Ọmụmaatụ dezie

O kwesịrị ịkwụghachi ego enyere ya

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

nkwụghachi

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

repay

French dezie

rendre rembourser