ịkpọ
Pụtara Ikwusara mmadụ okwu site n'ìgwè telefonu maọbụ ekwentị. Ọ bụ kwa ime ka uche mmadụ dị ya site na ị kwupụta aha ya.
Ngwaa
Kwa ụbọchị ọ nọ na ịkpọ na-ekwentị
akpọ
calling
appel