ịhịa aka n'ahụ

ịhịa aka n'ahụ nke ụkwụ

Nkọwa dezie

ite aka site na mmegharị ugboro ugboro na ịgwakọta akwara na nkwonkwo nke ahụ site n’aka ma ọ bụ ngwa, karịchaa iji belata ihe mgbu nke ọkpụkpu ma ọ bụ nke ahụ ma ọ bụ ihe mgbu na isike na nkwonkwo ma ọ bụ eji atụrụ ndụ mmanụ

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Ọ nyere ya ịhịa aka n'ahụ nke olu

Inweta ịhịa aka n'ahụ na-enyere mmadụ aka izuike

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Massage